Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+
18 A sị nnọọ na ị ga-aṅa ntị n’ihe m nyere n’iwu!+ Mgbe ahụ, udo gị ga-adị nnọọ ka osimiri,+ ezi omume gị ga-adịkwa ka ebili mmiri nke oké osimiri.+