Ọpụpụ 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee malite ịtamu ntamu megide Mozis,+ sị: “Gịnị ka anyị ga-aṅụ?” Ọpụpụ 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee malite ịtamu ntamu megide Mozis na Erọn n’ala ịkpa ahụ.+ Ọpụpụ 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+ Abụ Ọma 78:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha malitekwara ichefu ihe niile o mere+Nakwa ọrụ ya dị ebube ndị o mere ka ha hụ.+
7 O wee kpọọ ebe ahụ Masa+ nakwa Meriba,+ n’ihi esemokwu ụmụ Izrel sere nakwa n’ihi ule ha lere Jehova,+ na-asị: “Jehova ọ̀ nọ n’etiti anyị ka ọ̀ bụ na ọ nọghị?”+