2 Ndị Eze 18:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+ Job 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gịnị ka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile bụ, nke mere anyị ga-eji jeere ya ozi,+Oleekwa uru anyị na-erite na anyị arịọwo ya arịrịọ?’+ Ndị Rom 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+
35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+
15 Gịnị ka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile bụ, nke mere anyị ga-eji jeere ya ozi,+Oleekwa uru anyị na-erite na anyị arịọwo ya arịrịọ?’+
21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+