Job 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ònye bụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nke mere anyị ga-eji fee ya?*+ Olee uru anyị ga-erite ma anyị na ya dịrị ná mma?’+
15 Ònye bụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nke mere anyị ga-eji fee ya?*+ Olee uru anyị ga-erite ma anyị na ya dịrị ná mma?’+