Job 34:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ sịwo, ‘Mmadụ adịghị erite uru+N’inwe mmasị n’ebe Chineke nọ.’ Job 35:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ị na-asị, ‘Olee uru ọ baara gị?+Olee uru m na-erite nke karịrị nke m ga-erite ma a sị na m na-emehie?’+ Malakaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+
3 N’ihi na ị na-asị, ‘Olee uru ọ baara gị?+Olee uru m na-erite nke karịrị nke m ga-erite ma a sị na m na-emehie?’+
14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+