Malakaị 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Unu na-asị, ‘Ijere Chineke ozi abaghị uru.+ Olee uru anyị ritere na anyị nọ na-eme ihe ọ chọrọ ka anyị mee ma na-agbarụ ihu anyị iji gosi Jehova nke ụsụụ ndị agha na mmehie anyị wutere anyị? Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:14 Ụlọ Nche,2/15/2011, p. 16-1712/15/2007, p. 29
14 “Unu na-asị, ‘Ijere Chineke ozi abaghị uru.+ Olee uru anyị ritere na anyị nọ na-eme ihe ọ chọrọ ka anyị mee ma na-agbarụ ihu anyị iji gosi Jehova nke ụsụụ ndị agha na mmehie anyị wutere anyị?