Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Job 21:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Ma ha na-asị ezi Chineke, ‘Hapụ anyị aka!

      Anyị achọghị ịma ihe i nyere n’iwu.*+

      15 Ònye bụ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile nke mere anyị ga-eji fee ya?*+

      Olee uru anyị ga-erite ma anyị na ya dịrị ná mma?’+

  • Abụ Ọma 73:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’eziokwu, mbọ m gbara mee ka obi m dị ọcha bụ n’efu.

      Ọ bụkwa n’efu ka m kwọrọ aka m iji gosi na aka m dị ọcha.+

      14 A na-enye m nsogbu ụbọchị niile.+

      A na-ata m ahụhụ kwa ụtụtụ.+

  • Aịzaya 58:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Ma ugbu a, unu na-asị: ‘Gịnị mere na ị hụghị anyị mgbe anyị na-ebu ọnụ?+

      Gịnịkwa mere na ị maghị mgbe anyị na-emekpa onwe* anyị ahụ́?’+

      Ihe m ga-aza unu bụ, ọ bụ maka na unu na-achụ ihe ga-abara naanị onwe unu uru n’ụbọchị unu na-ebu ọnụ.

      Unu na-emegbukwa ndị na-arụrụ unu ọrụ.+

  • Zefanaya 1:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’oge ahụ, m ga-eji mpanaka* nyochaa Jeruselem nke ọma.

      M ga-ata ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha* ahụhụ, ndị na-asị n’obi ha,

      ‘Jehova agaghị eme ihe ọma, ọ gaghịkwa eme ihe ọjọọ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya