Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Abụ Ọma 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ na-asị n’obi ya: “Chineke echefuola.+ O wepụla ihu ya. Ọ naghị ahụ ihe na-eme.”+ Abụ Ọma 73:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+ Abụ Ọma 73:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha na-asị: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+ Onye Kacha Elu ọ̀ ma ihe na-eme?”
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
3 N’ihi na m malitere imere ndị ajọ omume, bụ́ ndị onwe ha na-ebu isi,* anyaụfụMgbe m hụrụ na ihe na-agaziri ha.+