Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+ Abụ Ọma 10:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ na-asị n’obi ya: “Chineke echefuola.+ O wepụla ihu ya. Ọ naghị ahụ ihe na-eme.”+ Abụ Ọma 94:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jehova, olee mgbe ndị ajọ omume ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ? Olee mgbe ha ga-akwụsị ịṅụrị ọṅụ?+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-asị: “Jaa anaghị ahụ ihe na-eme.+ Chineke Jekọb amaghị ihe na-eme.”+ Ezikiel 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye Izrel na-eme n’ọchịchịrị, na onye ọ bụla n’ime ha nọ n’ime ime ụlọ ya ebe o dowere arụsị a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị. Jehova ahapụla ala a.’”+ Zefanaya 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, m ga-eji mpanaka* nyochaa Jeruselem nke ọma. M ga-ata ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha* ahụhụ, ndị na-asị n’obi ha,‘Jehova agaghị eme ihe ọma, ọ gaghịkwa eme ihe ọjọọ.’+
4 Mpako na-eme ka onye ajọ omume ghara ime nchọpụta. Naanị ihe ọ na-eche n’obi ya bụ na Chineke adịghị.+
12 Onye ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye Izrel na-eme n’ọchịchịrị, na onye ọ bụla n’ime ha nọ n’ime ime ụlọ ya ebe o dowere arụsị a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị. Jehova ahapụla ala a.’”+
12 N’oge ahụ, m ga-eji mpanaka* nyochaa Jeruselem nke ọma. M ga-ata ndị weere na ihe a na-eme agbasaghị ha* ahụhụ, ndị na-asị n’obi ha,‘Jehova agaghị eme ihe ọma, ọ gaghịkwa eme ihe ọjọọ.’+