Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 34:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ma, n’oge na-adịbeghị anya,* ununwa gbanwere, mee ihe dị mma n’anya m. Onye ọ bụla n’ime unu hapụrụ nwanne ya na-agbara ya ohu ka ọ laa. Unu nọkwa n’ụlọ a a na-anọ eto aha m gbaa ndụ n’ihu m. 16 Ma unu gbanwere ọzọ, mebie aha m.+ Unu gara kpọrọghachi ndị ohu unu ndị nwoke na ndị nke nwaanyị, ndị obi dị ụtọ na unu hapụrụ ha ka ha nwere onwe ha. Unu kpọọrọ ha ka ha gbawara unu ohu ọzọ.’

  • Maịka 3:2-4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  2 Ma, unu kpọrọ ihe ọma asị,+ hụ ihe ọjọọ n’anya.+

      Unu na-agba ndị m akpụkpọ, na-adọpụsịkwa anụ dị n’ọkpụkpụ ha.+

       3 Unu na-eri anụ ndị m,+

      Na-agbakwa ha akpụkpọ,

      Kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha+

      Dị ka ihe e ji ite* sie, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.

       4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova ka o nyere ha aka,

      Ma ọ gaghị aza ha.

      Ọ ga-agbakụta ha azụ n’oge ahụ+

      N’ihi ihe ọjọọ ndị ha na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya