Jeremaya 34:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma unu laghachiri azụ+ merụọ aha m+ site n’onye ọ bụla n’ime unu ịkpọrọghachi ohu ya nwoke na ohu ya nwaanyị, ndị unu hapụrụ ka ha nwere onwe ha, bụ́ nke dị mkpụrụ obi ha mma, unu wee jiri ha mere ndị ohu ndị ikom na ndị ohu ndị inyom.’+
16 Ma unu laghachiri azụ+ merụọ aha m+ site n’onye ọ bụla n’ime unu ịkpọrọghachi ohu ya nwoke na ohu ya nwaanyị, ndị unu hapụrụ ka ha nwere onwe ha, bụ́ nke dị mkpụrụ obi ha mma, unu wee jiri ha mere ndị ohu ndị ikom na ndị ohu ndị inyom.’+