Jeremaya 34:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma unu gbanwere ọzọ, mebie aha m.+ Unu gara kpọrọghachi ndị ohu unu ndị nwoke na ndị nke nwaanyị, ndị obi dị ụtọ na unu hapụrụ ha ka ha nwere onwe ha. Unu kpọọrọ ha ka ha gbawara unu ohu ọzọ.’
16 Ma unu gbanwere ọzọ, mebie aha m.+ Unu gara kpọrọghachi ndị ohu unu ndị nwoke na ndị nke nwaanyị, ndị obi dị ụtọ na unu hapụrụ ha ka ha nwere onwe ha. Unu kpọọrọ ha ka ha gbawara unu ohu ọzọ.’