Ekliziastis 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ dị mma na i kweghị nkwa+ karịa na i kwere nkwa ma ghara imezu ya.+ Ezikiel 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+ Matiu 5:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+
16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+
37 Naanị ka Ee unu kwuru bụrụ Ee, ka Ee e unu kwuru bụrụ Ee e;+ n’ihi na ihe karịrị ihe ndị a si n’aka ajọ onye ahụ.+