Zekaraya 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ+ ma kwaa ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa,+ meekwa ya ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m n’ezie ka unu buuru ya?+ Jems 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+
5 “Gwa ndị niile bi n’ala a na ndị nchụàjà, sị, ‘Mgbe unu buru ọnụ+ ma kwaa ákwá arịrị n’ọnwa nke ise nakwa n’ọnwa nke asaa,+ meekwa ya ruo afọ iri asaa,+ ọ̀ bụ m n’ezie ka unu buuru ya?+
9 Hụsienụ anya, ruonụ uju, kwaakwanụ ákwá.+ Ka ọchị unu ghọọ iru uju, ka ọṅụ unu ghọọkwa nkụda mmụọ.+