Joel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.
12 “Ugbu a kwa,” ka Jehova kwuru, “jirinụ obi unu dum,+ na ibu ọnu+ na ịkwa ákwá na iti mkpu arịrị+ lọghachikwute m.