Job 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E nwere otu ihe. Ọ bụ ya mere m ji asị,‘Ọ na-ala ma onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ma onye ajọ omume n’iyi.’+ Abụ Ọma 73:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ezie, ọ bụ n’efu ka m meworo ka obi m dị ọcha,+Kwọọkwa aka m iji gosi na aka m dị ọcha.+ Malakaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+
22 E nwere otu ihe. Ọ bụ ya mere m ji asị,‘Ọ na-ala ma onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ma onye ajọ omume n’iyi.’+
14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+