Job 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E nwere otu ihe. Ọ bụ ya mere m ji asị,‘Ọ na-ala ma onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ma onye ajọ omume n’iyi.’+ Job 35:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ị na-asị, ‘Olee uru ọ baara gị?+Olee uru m na-erite nke karịrị nke m ga-erite ma a sị na m na-emehie?’+ Malakaị 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+
22 E nwere otu ihe. Ọ bụ ya mere m ji asị,‘Ọ na-ala ma onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ma onye ajọ omume n’iyi.’+
3 N’ihi na ị na-asị, ‘Olee uru ọ baara gị?+Olee uru m na-erite nke karịrị nke m ga-erite ma a sị na m na-emehie?’+
14 “Unu sịrị, ‘Ọ baghị uru ijere Chineke ozi.+ Olee uru anyị ritere na anyị anọwo na-eme ihe ọ chọrọ anyị n’aka, jegharịakwa n’ihu mgbarụ n’ihi Jehova nke ụsụụ ndị agha?+