Matiu 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu. Taịtọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+
28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu.
14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+