Ọpụpụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+ Abụ Ọma 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ajọ omume adịghị eme nchọpụta n’ihi mpako ya;+Echiche ya niile bụ: “Chineke adịghị.”+ Hosia 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+
2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+
6 Mgbe ha tara nri n’ebe ịta nri ha, afọ juru ha.+ Ha rijuru afọ, obi ha wee fụlie ha elu.+ Ọ bụ ya mere ha ji chefuo m.+