Diuterọnọmi 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 lezie anya ka ị ghara ichefu+ Jehova, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu. Diuterọnọmi 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+ Ilu 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+ Aịzaya 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na i chefuola+ Chineke nke nzọpụta gị;+ i chetaghịkwa Oké Nkume+ nke bụ́ ebe gị e wusiri ike. Ọ bụ ya mere i ji kụọ osisi mara mma n’ubi, kụọkwa okporo osisi ndị mba ọzọ na ya.
18 I wee chefuo Oké Nkume nke mụrụ gị,+I wee malite iwepụ Chineke n’echiche, bụ́ Onye mụpụtara gị dị ka à ga-asị na ime mere ya.+
9 ka afọ ghara iju m, m wee gọnahụ gị,+ sị: “Ònye bụ Jehova?”+ ka m gharakwa ịda ogbenye, m wee zuo ohi ma metọọ aha Chineke m.+
10 N’ihi na i chefuola+ Chineke nke nzọpụta gị;+ i chetaghịkwa Oké Nkume+ nke bụ́ ebe gị e wusiri ike. Ọ bụ ya mere i ji kụọ osisi mara mma n’ubi, kụọkwa okporo osisi ndị mba ọzọ na ya.