32 Nwa agbọghọ na-amaghị nwoke ọ̀ pụrụ ichefu ihe o ji achọ mma, nwaanyị a na-alụ ọhụrụ ọ̀ pụrụ ichefu ákwà ọ na-eke n’obi? Ma ndị m echefuwo m ọtụtụ ụbọchị.+
14 Izrel wee chefuo Onye kere ya,+ ọ na-ewukwa ụlọ nsọ dị iche iche;+ Juda wukwara ọtụtụ obodo siri ike.+ M ga-eziga ọkụ n’obodo ya niile, ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile dị na nke ọ bụla n’ime ha.”+