1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+ 2 Ndị Tesalonaịka 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+
8 n’ọkụ na-enwu enwu, mgbe ọ na-abọ ọbọ+ n’ahụ́ ndị na-amaghị Chineke,+ na ndị na-adịghị erube isi+ n’ozi ọma banyere Onyenwe anyị Jizọs.+