Ndị Rom 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+ Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+
8 otú ọ dị, ndị na-ese okwu+ na ndị na-enupụrụ eziokwu ahụ isi+ ma na-erubere ajọ omume isi, ihe ga-adịrị ha bụ ọnụma na iwe,+
29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+