Ọpụpụ 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na nwa gị mesịa jụọ gị,+ sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji ike aka ya kpọpụta anyị n’Ijipt,+ n’ụlọ ndị ohu.+
14 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na nwa gị mesịa jụọ gị,+ sị, ‘Gịnị ka ihe a pụtara?’ ị ga-asị ya, ‘Jehova ji ike aka ya kpọpụta anyị n’Ijipt,+ n’ụlọ ndị ohu.+