Ọpụpụ 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+ Diuterọnọmi 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova wee na-eme ka ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ ndị dị ukwuu na ndị na-akpata ọdachi dakwasị Ijipt, dakwasịkwa Fero na ezinụlọ ya dum n’ihu anyị.+ Abụ Ọma 105:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha mere ka ha hụ ihe ịrịba ama ya,+Rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ham.+ Ọrụ Ndịozi 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+
3 Ma mụ onwe m, m ga-ekwe ka obi Fero kpọchie,+ m ga-emekwa ka ihe ịrịba ama m na ọrụ ebube m mụbaa n’ala Ijipt.+
22 Jehova wee na-eme ka ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ ndị dị ukwuu na ndị na-akpata ọdachi dakwasị Ijipt, dakwasịkwa Fero na ezinụlọ ya dum n’ihu anyị.+
36 Ọ bụ nwoke a dupụtara ha+ mgbe o mesịrị ihe ebube na ihe ịrịba ama n’Ijipt+ na n’Oké Osimiri Uhie+ nakwa n’ala ịkpa ruo iri afọ anọ.+