Abụ Ọma 74:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ji ike gị kpasuo oké osimiri;+I tiwasịrị isi nnukwu anụ mmiri ndị nọ na mmiri.+ Aịzaya 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri. Ezikiel 29:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+
27 N’ụbọchị ahụ, Jehova+ ga-eji oké mma agha ya siri ike, nke dịkwa ike,+ chee ihu n’ebe Levayatan,+ bụ́ agwọ na-amịgharị amịgharị,+ nọ, ee, Levayatan, bụ́ agwọ gbagọrọ agbagọ, ọ ga-egbukwa nnukwu anụ mmiri ahụ+ nke nọ n’oké osimiri.
3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+