Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+

  • Abụ Ọma 136:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Onye tụbara Fero na ìgwè ndị agha ya n’ime Oké Osimiri Uhie:+

      N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+

  • Aịzaya 51:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Teta, teta, yiri ike dị ka uwe,+ gị ogwe aka Jehova!+ Teta dị ka i tetara n’oge dị anya gara aga,+ dị ka i tetara n’ọgbọ ndị dịrị n’oge dị anya gara aga. Ọ́ bụghị gị kụrụ Rehab+ righirighi, magbuokwa nnukwute anụ mmiri?+

  • Ezikiel 29:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Kwuo okwu, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị, Fero, eze Ijipt,+ bụ́ nnukwu anụ mmiri+ nke gbatịrị onwe ya n’etiti ọwa mmiri niile nke Naịl ya,+ onye sịrị, ‘Ọ bụ m nwe Osimiri Naịl, ọ bụ m meere ya onwe m.’+

  • Ezikiel 32:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nwa nke mmadụ, bụọ abụ iru uju banyere Fero eze Ijipt, sị ya, ‘A lawo gị n’iyi dị ka nwa ọdụm tojuru etoju nke mba dị iche iche.+

      “‘Ị dị ka nnukwu anụ mmiri nke nọ n’oké osimiri,+ ị na-amapụtakwa n’ime osimiri gị, jiri ụkwụ gị na-agbarụ mmiri ma na-emebi osimiri.’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya