Abụ Ọma 76:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe Chineke biliri ikpe ikpe,+Iji zọpụta ndị niile dị umeala n’obi nọ n’ụwa.+ Sila. Abụ Ọma 103:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-arụ ọrụ ezi omume,+Na-ekpechitekwara ndị niile a na-erigbu erigbu ikpe.+