14 “Erigbula onye ọrụ e goro ego nke nọ ná nsogbu, nke dakwara ogbenye, ma ọ bụ otu n’ime ụmụnne gị ma ọ bụ otu n’ime ndị mbịarambịa, bụ́ ndị nọ n’ala gị, n’ime obodo gị.+
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+