2 Ndị Eze 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi+ biliri n’isi ụtụtụ pụta n’èzí, lee, ìgwè ndị agha ejiriwo ịnyịnya na ụgbọ agha gbaa obodo ahụ gburugburu. Onye na-ejere ya ozi sịrị ya ozugbo: “Ewoo, nna m ukwu!+ Gịnị ka anyị ga-eme?” Jeremaya 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+
15 Mgbe onye na-ejere onye nke ezi Chineke ozi+ biliri n’isi ụtụtụ pụta n’èzí, lee, ìgwè ndị agha ejiriwo ịnyịnya na ụgbọ agha gbaa obodo ahụ gburugburu. Onye na-ejere ya ozi sịrị ya ozugbo: “Ewoo, nna m ukwu!+ Gịnị ka anyị ga-eme?”
23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+