Jeremaya 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha. 2 Ndị Kọrịnt 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”
17 “Ma, gị onwe gị, kee ájị̀ n’úkwù,+ bilie gwa ha ihe niile m na-enye gị n’iwu. Atụla ụjọ n’ihi ha,+ ka m wee ghara ime ka ụjọ jide gị n’ihu ha.
20 Ya mere, anyị+ bụ ndị nnọchiteanya+ nọ n’ọnọdụ Kraịst,+ dị ka à ga-asị na Chineke na-arịọsi arịrịọ ike site n’ọnụ anyị.+ Dị ka ndị nọ n’ọnọdụ Kraịst, anyị na-arịọ,+ sị: “Meenụ ka unu na Chineke dị ná mma.”