Aịzaya 55:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+ Jeremaya 12:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa na mgbe m fopụchara ha, m ga-emere ha ebere+ wee kpọghachite onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya, kpọghachitekwa onye nke ọ bụla n’ala ya.”+ Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+
7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+
15 Ọ ga-erukwa na mgbe m fopụchara ha, m ga-emere ha ebere+ wee kpọghachite onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya, kpọghachitekwa onye nke ọ bụla n’ala ya.”+
4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+