Diuterọnọmi 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+ Zefanaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ.
7 “Ọ bụghị maka na unu kasị ndị niile nwee ụba mmadụ mere Jehova ji hụ unu n’anya nke ukwuu wee họrọ unu,+ n’ihi na ọ bụ unu kasị nta ná ndị niile.+
17 Jehova bụ́ Chineke gị nọ n’etiti gị. Dị ka Dike, ọ ga-azọpụta gị.+ Ọ ga-enwe aṅụrị n’ihi gị.+ Ịhụnanya o gosiri gị ga-eme ka o nwee afọ ojuju. Ọ ga-enwe obi ụtọ na aṅụrị n’ebe ị nọ.