Abụ Ọma 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+ Aịzaya 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+
8 “Ònyezi bụ Eze a dị ebube?”+“Ọ bụ Jehova bụ́ onye dị ike ma nwee ume,+Jehova onye bụ́ dike n’agha.”+
6 “Tisienụ mkpu ike, tiekwanụ mkpu ọṅụ, unu ndị bi na Zayọn, n’ihi na Onye Nsọ Izrel dị ukwuu n’etiti unu.”+