9 iji sị ndị mkpọrọ,+ ‘Pụtanụ!’+ sịkwa ndị nọ n’ọchịchịrị,+ ‘Meenụ ka a hụ unu!’+ N’akụkụ ụzọ ka ha ga na-ata nri, ọ bụkwa n’ụzọ niile e ji ụkwụ waa ka ha ga na-ata nri.+
14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị dị ka atụrụ,+ bụ́ ìgwè atụrụ nke ihe nketa gị, onye naanị ya bi n’oké ọhịa—n’ime ubi mkpụrụ osisi.+ Ka ha taa nri n’ala Beshan na Gilied+ dị ka n’oge dị anya gara aga.+