Jeremaya 50:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’” Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+
19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ịta ahịhịa ya,+ ọ ga-atakwa nri n’ugwu Kamel+ nakwa na Beshan;+ afọ ga-ejukwa mkpụrụ obi ya n’ógbè Ifrem+ na Gilied+ ndị bụ́ ugwu ugwu.’”
23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+