Maịka 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị, bụ́ ìgwè atụrụ i ketara,+Ndị naanị ha bi n’oké ọhịa, n’ebe a kụrụ mkpụrụ osisi dị iche iche. Ka ha taa ahịhịa n’ala Beshan na Gilied+ otú ha tara n’oge ochie. Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:14 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 24
14 Jiri mkpara gị zụọ ndị gị, bụ́ ìgwè atụrụ i ketara,+Ndị naanị ha bi n’oké ọhịa, n’ebe a kụrụ mkpụrụ osisi dị iche iche. Ka ha taa ahịhịa n’ala Beshan na Gilied+ otú ha tara n’oge ochie.