Ezra 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ. Sheshbaza+ bugotere ihe niile, o sikwa Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọta ha Jeruselem. Hagaị 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị:
11 Arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha niile dị puku ise na narị anọ. Sheshbaza+ bugotere ihe niile, o sikwa Babịlọn kpọpụta ndị a dọọrọ n’agha+ kpọta ha Jeruselem.
1 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Darayọs bụ́ Eze,+ n’ọnwa nke isii, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, okwu Jehova si n’ọnụ Hagaị+ onye amụma ruo Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ gọvanọ Juda,+ na Jọshụa+ nwa Jehọzadak,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ntị, sị: