2 Ndị Eze 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn. 2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;
15 Otú a ka o si dọrọ Jehoyakin+ n’agha laa Babịlọn;+ o wee si na Jeruselem kpụrụ nne eze+ na ndị nwunye eze na ndị na-eje ozi n’obí ya+ na ndị isi ala ahụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.
20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;