Zekaraya 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Jọshụa, nnukwu onye nchụàjà, biko, nụrụ, gị na ndị ibe gị nọ ọdụ n’ihu gị, n’ihi na ha bụ ihe àmà;+ n’ihi na, lee, m na-akpọbata ohu m+ nke bụ́ Ome!+ Zekaraya 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Were ọlaọcha na ọlaedo mee nnukwu okpueze+ ma kpuwe ya n’isi Jọshụa+ nwa Jehọzadak bụ́ nnukwu onye nchụàjà.
8 “‘Jọshụa, nnukwu onye nchụàjà, biko, nụrụ, gị na ndị ibe gị nọ ọdụ n’ihu gị, n’ihi na ha bụ ihe àmà;+ n’ihi na, lee, m na-akpọbata ohu m+ nke bụ́ Ome!+
11 Were ọlaọcha na ọlaedo mee nnukwu okpueze+ ma kpuwe ya n’isi Jọshụa+ nwa Jehọzadak bụ́ nnukwu onye nchụàjà.