Ọpụpụ 28:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe mbadamba na-egbuke egbuke, kanyekwa na ya, ‘Ịdị nsọ bụ nke Jehova,’ dị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara.+
36 “Ị ga-eji ọlaedo a na-agwaghị agwa mee ihe mbadamba na-egbuke egbuke, kanyekwa na ya, ‘Ịdị nsọ bụ nke Jehova,’ dị ka ihe a kanyere na mgbaaka e ji aka ihe akara.+