2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim sooro nna nna ya hà dinaa,+ Jehoyakin nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. 1 Ihe E Mere 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Jehoyakim bụ Jekonaya+ nwa ya, Zedekaya nwa ya. Jeremaya 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+ Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+ Matiu 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Josaya+ amụọ Jekonaya+ na ụmụnne ya ndị ikom mgbe a dọọrọ han’agha laa Babịlọn.+
28 Nwoke a bụ́ Konaya+ ọ̀ bụ arịa nkịtị e ledara anya, nke a kụriri akụri,+ ka ọ̀ bụ arịa mmadụ na-enweghị mmasị na ya?+ Gịnị mere a ga-eji tụda ya na mkpụrụ ya n’ala, tụgakwa ha n’ala ha na-amaghị?’+
37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+