1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. 1 Ihe E Mere 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Jehoyakim bụ Jekonaya+ nwa ya, Zedekaya nwa ya. Jeremaya 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m ga-agbaji yok+ eze Babịlọn.’”
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
4 “‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m ga-agbaji yok+ eze Babịlọn.’”