2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+ 2 Ihe E Mere 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+
17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+
11 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+