2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+ Jeremaya 52:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.+
10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
52 Zedekaya+ gbara afọ iri abụọ na otu mgbe ọ malitere ịchị,+ ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Hamutal+ ada Jeremaya onye Libna.+