11O wee ruo ná mmalite afọ,+ n’oge ndị eze na-eji aga agha,+ na Devid zipụrụ Joab na ndị na-ejere ya ozi na Izrel dum ka ha gaa bibie ụmụ Amọn,+ nọchibidokwa Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem.
22 E mesịa, onye amụma+ ahụ bịakwutere eze Izrel wee sị ya: “Lawa, mee onwe gị ka ị dị ike,+ tụlee ihe a ma mara ihe ị gaje ime;+ n’ihi na ná mmalite afọ, eze Siria ga-agbagote ibuso gị agha.”+