1 Ndị Eze 20:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma, lee! otu onye amụma bịakwutere Ehab eze Izrel+ wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị̀ hụwo oké ìgwè mmadụ a dum? Lee, m ga-enyefe ha n’aka gị taa, ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+ Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
13 Ma, lee! otu onye amụma bịakwutere Ehab eze Izrel+ wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru,+ ‘Ị̀ hụwo oké ìgwè mmadụ a dum? Lee, m ga-enyefe ha n’aka gị taa, ị ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”+
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+