2 Ihe E Mere 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama gawa naanị gị, mee ihe, nwee obi ike n’agha a.+ Ezi Chineke pụrụ ime ka ị daa n’ihu onye iro; n’ihi na Chineke nwere ike inyere mmadụ aka+ na ime ka ọ daa.”+ Abụ Ọma 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova dị mma, bụrụkwa onye ezi omume.+Ọ bụ ya mere o ji ezi ndị mmehie ụzọ.+ Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
8 Kama gawa naanị gị, mee ihe, nwee obi ike n’agha a.+ Ezi Chineke pụrụ ime ka ị daa n’ihu onye iro; n’ihi na Chineke nwere ike inyere mmadụ aka+ na ime ka ọ daa.”+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+