1 Ihe E Mere 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo ná mmalite afọ,+ n’oge ndị eze na-eji aga agha,+ na Joab duuru ìgwè ndị agha+ gaa bibie ala ụmụ Amọn, bịakwa nọchibido Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem; Joab wee merie+ Raba, kwadakwa ya.
20 O wee ruo ná mmalite afọ,+ n’oge ndị eze na-eji aga agha,+ na Joab duuru ìgwè ndị agha+ gaa bibie ala ụmụ Amọn, bịakwa nọchibido Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem; Joab wee merie+ Raba, kwadakwa ya.