2 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo ná mmalite afọ,+ n’oge ndị eze na-eji aga agha,+ na Devid zipụrụ Joab na ndị na-ejere ya ozi na Izrel dum ka ha gaa bibie ụmụ Amọn,+ nọchibidokwa Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem. Ekliziastis 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 oge ịhụ mmadụ n’anya na oge ịkpọ mmadụ asị;+ oge agha+ na oge udo.+
11 O wee ruo ná mmalite afọ,+ n’oge ndị eze na-eji aga agha,+ na Devid zipụrụ Joab na ndị na-ejere ya ozi na Izrel dum ka ha gaa bibie ụmụ Amọn,+ nọchibidokwa Raba,+ ma Devid nọ na Jeruselem.